Winning entries could not be determined in this language pair.There were 4 entries submitted in this pair during the submission phase. Not enough votes were submitted by peers for a winning entry to be determined.Competition in this pair is now closed. |
E bidoro m ideghari wee ghọta na ọ bụ ikpo ọrụ bụrụ ibu nke ndị n'eme mkpọtụ mepụtara! N'agbanyeghị, m nyefere ntụgharị zuru okè................. Ma na onye ahia ahụ nwere ndepụta okwu m nye onye n'agughi akwụkwọ ka ọ dezie, ọ wee mebiere m ọrụ. m. Ha bipụtara nkwarụ ọrụ ntughari m tinyekwa aha m n'akụkụ ya. | Entry #29617 — Discuss 0 — Variant: Not specified
|
M malitere nlegharị ahụ ma chọpụta na ọ bụ nnukwu ikpo nsị nke Gurgle mepụtara! Ka o sina dị, M nyefere nsụgharị zuru oke... mana onye ahịa ahụ nyere onye nzuzu enweghị mmụta ọrụ m dị ebube nke o mebiri! Ma ha bipụtara ọrụ m nke emebiworo ugbu a n’akụkụ aha m n’ịntanetị! | Entry #29789 — Discuss 0 — Variant: Not specified
|
Ebidoro m ya bụ ndezigharị wee hụta na ọ bụ nnukwute ikpo nsị nke Gurgle mepụtara! N'agbanyeghi nke a, enyfefere m ntụgharị dị ezi mma... mana onye m nwe ọrụ m tụgharịrị were ezigbo ọrụ a m rụrụ nyefe n'aka onye ndezi n'amaghị nke o riri mebiri ọrụ a! Ha wee bipụta ntụgharị m nweziri ọrụsị n'ọnyamụdụdọ ma tinyekwa aha m na ya! | Entry #29440 — Discuss 0 — Variant: Not specified
|
Amalitere m mmegharị ahụ ma chọpụta na ọ bụ nnukwu ngwako nke gurgle meputara Ka o sina dị, ewepụtara m nsụgharị zuru oke ... mana onye ahịa ahụ degharịrị ọrụ ebube m ma mebie ya site n'aka onye n amaghị akwụkwọ Ugbu a ha e bipụtala insụgharị m na-ezighi ezi na ịntanetị ma tinyekwe aha m! | Entry #29693 — Discuss 0 — Variant: Not specified
|